NGOSIPỤTA IRI MPE NKE ALỤMDI NA NWUNYE N’AGỤMAGỤ NDỊ A HỌỌRỌ
Abstract
Iri mpe nke alụmalụ bụ nsogbu n’ụdị ya oge o sere elu n’ime alụmalụ. Ọtụtụ alụmalụ ka ọ dị taa bụ ihe na-agba aghara n’ihi agwa ndị nọ ya n’ime na-akpa. Agwa ndị a bụ ihe a na-eleghara anya oge ha ji nwayọ na-epulite n’ihi enweghị ihe a kpọrọ ya. Nleghara anya a bụ ihe na-eme ka ihe n’enweghị ghọọ nnukwu ihe bụrụkwa nke nwere ike ime ka alụmalụ daa. ọ bụ ọnọdụ dị otu a bụ ihe mkpali mmụọ odee, o ji chọọ ka ọ mata ihe ndị ahụ na-eme ka alụmalụ riwe mpe. E ji agụmagụ Igbo atọ mee nchọcha a ha bụ Isi akwụ dara n’ala nke Tony Ubesie dere, Adaakụ nke Mogbogu dere na Isi kote ebu nke Fidelis Ihentuge dere. Nchọcha a chọpụtara ọtụtụ ihe na-akpata iri mpe nke alụmalụ, nkenụụdị alụmalụ, etu iri mpe si pụta ihe n’ime agụmagụ ndị a họọrọ, ọghọm na-esi n’ime ya apụta na ihe ndị a ga-eme ka ọnọdụ a dị mma. Odee gakwara n’ihu wee nye ndụmọdụ ka ndị nọ n’ime alụmalụ na-akwanyere onwe ha ugwu na ọ ga na-enye aka ebelata ọtụtụ nsogbu na- adapụta oge ọbụlaReferences
Agbo, M.C. (2015). Posthumous Marriage in Igboland, South eastern Nigeria and its
effects on development and education. Journal of psychology and counselling. 29-30. Baịbụlụ Nsọ Nhazi Katọlik (1999). Onicha: Africana Publishers. Chukwukere, F.N. (2023) ụmụigbo , ugbu a bụ gboo, ihe dara mmiri, ụkwụ ka e ji achọ
ya. Humanities lecture series 5.23. Imo State University, Owerri Faculty of
Humanities. Gittins (1985). Structural theory of marriage whttps.//enwikipedia.org>wiki> Accessed
/5/24. Hleziphi, N. (2014). Female husbands without male wives: Women Culture and Marriage
in Africa. www.ọsịsa.org. Accessed. 4/6/2018. Ihentuge, F.A. (1981). Isi Kote Ebu. Ibadan: Macmillan Nigeria publishers. Kalu, O, & Nwosu, H. (1978). The study of African Culture Development. Enugu: Fourth
Dimension publishers. Mogbogu, B. (1989). Adaakụ. Anambra: Pacific publishers. Nwoko, K.C. (2012). Female husbands in Igboland: Southeast Nigeria. www.jpanafrican.org. Accessed 4/6/2018
Ogbalụ, F.C. (1979). Omenaala Igbo. Onitsha: University publishers. Okereke, B.C. (2022). Invasion of Igbo Culture and Belief System by Modernization. Igbo scholars International Journal of Igbo scholars forum Nigeria Vol. 15. No. 2
June 2002. Olekaibe, C.C. (2015). Posthumous Festschrisft in Honour of Late Professor Romanus
Obiora Ezeuko. Osuagwu, B.I.N. (1979). Ndi Igbo na Omenaala ha. Owerri: Macmillan Nigeria
publishers. Ubesie, T. (1973). Isi Akwụ Dara n’Ala. Ibadan: University press.