ǸGÀNÙSÒRÓ Ụ̀DÀÓLŪ NA AKARA ỤDAOLU
Abstract
Asụsụ ọbụla nwere ka usoro okwu ndị mebere ya si agakọrịta. Asụsụ Igbo nwere iwu na-achịkwa ngakọrịta mkpụrụụda na ibe ya, ngakọrịta usorookwu na ibe ya, d.g. Ọ bụ iwu ndị ahụ na-achịkwa ngakọrịta ụdaolu na akara ụdaoluka e nyochara n’ederede a kpọmkwem. Nsogbu kpaliri nchọcha a bụ na ọ na-agbagwoju ọtụtụ ndị anya etu ụdaolu si agakọrịta na etu e si amata akara ụdaolu kwesịrị ụdaolu ọbụla na mkpụrụokwu. Nchọcha sekere nke a n’ụzọ doro anya ka onye ọbụla gụrụ ya si na ya mata etu ụdaolu si agakọrịta.Mbunuche izugbe ọchọcha bụ igosi etu ụdaolu si agakọrịta na mkpụrụokwu Igbo na ịmata akara ụdaolu ndị na-agakọrịta na ndị adịghị agakọrịtanwu. E tinyere atụtụ agwara isi n’ọrụ wee mee nchọcha a. Atụtụ agwara isi bụ atụtụ a gbadoro ọkpa n’usoro ndokọ nkebi okwu wube. Onye wubere ya bụ Gazdar (1985).A kọwara ihe bụ nganusoro na njirimara ya. E zipụtakwara etu nganusoro si apụta ihe n’asụsụ Igbo. A chọpụtara n’ikpeazụ na ọ bụrụ na agbasoghị usoro ụdaolu, ụda mkpụrụokwu na-efu. A na-atụ aro na ndị ga-eme nchọcha na nganusoro n’ọdịnihu ga-emetụ aka na nganusoro metụtara mkpọaha, ngwaa na mmeju.References
Edensibịa
Atkins, J. (1998). Lexical semantics. Montreal: Black Rose Books. London: Cambridge University press.
Atụenyi, A.N. (2009). “The misuse of english concord among continuing education programme students.” Projekt e bipụtaghị ebipụta sitere na ngalaba English Language and Literature, Nnamdị Azikiwe University, Awka.
Austin, J.L. (1962). How to things with words.Oxford: Oxford University Press.
Baker, M. C. (2008). The Syntax of agreement and concord.London: Cambridge University Press.
Besten, H. (1986). Double negation and the genesis of Afrikaans, na Pieter Muysken and Norval, Smith (eds.), Substrata versus universals in Creole languages, John Benjamins, Amsterdam, 5 (3), 185-200.
Bergman, B., &Wallin, L. (1985). ‘Sentence structure in Swedish sign language’, na W. C. Stokoe and V. Volterra (eds.), proceedings of the third international symposium sign language research. Rome, June 22–26 1983. Rome/Silver Spring, Md.: CNR/Linstok Press, 217–25.
Biber D., Stig J., Geoffery L., Susan C.,&Fineger E. (1999).Longman grammar of spoken & written English. London: Longman.
Bock K. & Miller C. (1991). Broken Agreement: Cognitive Spychology. Journal of memory and language, 3 (40),330–346.
Giannakidou, A. (1997). The landscape of polarity items, Ederede Nchọcha Ph.D. University of Groningen.
Ilechukwu, D. I. et al (2017). Kpọkọpị ụtọasụsụ Igbo. Awka: Divine Press.
Ilechukwu, D.I. (2023). Nganusoro Dị ka Ọchikwa na Nhọrọ Ngwaa na Mmeju.’’ Igirigi: A Multidisciplinary Journal of African Studies. Vol. 3. No 1, 2023
Mbah, B. M.,& Mbah, E. E. (2014). Atụtụ amụmamụ asụsụ. Nsukka: University of Nigeria Press.
Udemmadụ, T. (2013). “Ungrammaticality in Igbo.” Unizik Journal of Arts and Humanities,Vol. 14 No. 1, 110-125, 2013.
Viberg, A. (1999). Polysemy and differentiation in the lexicon.Na J. S. Allwood& Greenford P. (Eds), Cognitive Semantics. Amsterdam: John Benjamins Publishers.
Watanebe, Akira (2004). the genesis of negative concord: Syntax and morphology of negative doubling . Linguistics inọuiry 35:559-612.
Welmers, E. (1970). African Language Studies. Berkeley: University of Carlifornia Press.
Yule, G. (1996). The Study of Language, (2nd ed). Cambridge: Cambridge University Press.