NTỤCHA NGWAA ‘SÍ’ DỊ KA ISI SEKPỤ NTỊ NA NGWAA ÒSS N’ IGBO : ATỤTỤ AMỤMAMỤ NCHEKE
Abstract
Ụmịedemede: Nchọcha a lebara anya na ngwaa ‘si’ dị ka isi sekpụ ntị na ngwaa òsísí n’Igbo. Nsogbu nchọcha a bụ na ọ dịghị ebe e jirila atụtụ ncheke were tụchaa ngwaa ‘si’ dị ka otu n’ime ngwaa osisi e nwere n’Igbo. Ebumnobi nwa nchọcha bụ ịchọpụta ma a ga-ejinwu atụtụ amụmamụ ncheke were tụchaa isiokwu a. Ọzọ bụ ịchọpụta etu ngwaa ‘si’ siri bụrụ isi sekpụ ntị were nye ngwaa osisi ndị ọzọ. E nwetara ngwaa nchọcha site n’ịgụ akwụkwọ ọgụgụ ndị e derela n’ihe metụtara isiokwu a. E jikwa atụtụ amụmamụ ncheke were tụchaa ngwa nchọcha e nwetara n’emem nchọcha a. A chọpụtara na n’eziokwu na ‘si’ dị ka t n’ime ngwaa òss bụ nne a ga- asị na ọ bụ ya mụrụ ngwaa osisi ndị ọzọ n’ihi na onye na-asụ akpụ na-esi akpụ, onye na-amachu osikapa na-esi osikapa ebe onye na-ese agidi na-esi agidi. A chọpụtara na a ga-ejinwu atụtụ ncheke were tụchaa ngwaa osisi n’Igbo. Ọ bụghị naanị n’atụmatụ okwu ka atụtụ ncheke na-arụ ọrụ dị ka ụfọdụ chere. Ndị nchọcha na-atụ arọ ka ndị ọka n’asụsụ na ndị nchọcha ndị ọzọ were atụtụ ncheke tụchakwuo ngwaa dị ọzọ ma depụta ha n’akwụkwọ iji nyere onye ọbụla asụsụ aka ịhụ ebe e deturu ya edetu n’akwụkwọ.References
Edensibịa
Amamgbo, O.C. (2017). “Mmeju dịka mmebere nkebiokwu kengwaa” Pd.D Semiaiji mezu ndịọrụ ihe ọmụmụ AFL 904 na ngalaba Amụmamụ A.A, Mahadum Nnamdị Azikiwe, Ọka.
Anagbogu, P.N., Mbah, B.M. & Eme, C.A. (2001). Introduction to linguistics. Awka: Amaka Dream.
Chomsky, N. (1957). Syntactic structures. Bertin Motuon de Gruyter.
Croft, W. & Cruse, D.A. (2004). Cognitive linguistics. Oxford: Oxford University Press.
Emenajo, E.N. (1999). Nchịkọta asụsụ na ụtọaụsụ Igbo izubge make sekọndịrị. Ikeja: Longman Nigeria.
Fauconnier, G. (1985). Mental spaces. Aspect of meaning construction in natural language. Cambridge MIT Press.
Fauconnier, G. (1985). Mental spaces. Aspect of meaning construction in natural language. Cambridge MIT Press.
Fauconnier, G.G. & Turner, M. (2000). The way we think: Conceptual blending and the mind’s hidden complexities. New York: Basic Bwka.
Fillmore, C.J. (1975). An alternative to checklist theories of meaning. Berkley linguistics society. Vol. 1, ihu 155-156.
Igbeaku, B.C. (2010). A sense relational study of verbs of harvesting in Igbo. Semina e mere ndị ngalaba lingwistiks, Igbo na asụsụ zn’ime mahadum Nsụka, Nsụka.
Igwe, L.O., Ibe, D.O. & Ezeumudo (2009). Ọmụmụ Asụsụ Igbo Junịọ Sekọndịrị Ọnịcha: Kawuriz & Manila Publishers.
Ikegwuọnụ, C.N. (2019). Mmụba okwu ọhụrụ. Ụzọ mwulite mkpụrokwu na nkwalite otito asụsụ. galaba Asụsụ Igbo, Mahadum Anambara Steeti, Uli Ịgbarịam Kampụs.
Johnson, M. (1987). The body in the mind. The bodily basis of meaning, reason and imagination. Chicago: Chicago University Press.
Lackoff, G. (1987). Women, fire and dangerous things: What categories reveal about the mind. Chicago: University of Chicago Press.
Lackoff, G. (1987). Women, fire and dangerous things: What categories reveal about the mind. Chicago: University of Chicago Press.
Langacker, R.R. (1991). Same with the one but grammar 1.Standard: Stanford University Press.
Langacker, R.W. (1987). Foundations of cognitive grammar. Standard: Stanford University Press.
Mgbemena, A.G. (2009). Ntọala Usoroasụsụ Igbo. Obosi: Pacific Publishers.
Ndịribe, M.O. (2004). Lexical semantics of planting term in Ihiala dialect of the Igbo language. Prọjektị e dere ndị ngalaba Lingwistiks, Igbo na asụsụ ndị z n’ime mahadum Nsụka, Nsụka.
Ngoesi, M.C. (2004). Nchịkọta ihe ọmụmụ nke Asụsụ Igbo. Nkpa: Optimal Pres.
Obiora, T. (2008). ‘Componential analysis of Igbo verbs o planting and harvesting, Journal of Nigeria languages and culture. pp. 93-105.
Ọkafọ, C.U & Ewelukwa, U., (2018). Nhazi Asụsụ Igbo maka ule Sinịọ Sekọndịrị na Kọleeji Onitsha: A.C Global Publihing.
Ọnụọra, J.C. (2012). Usoro ọmụmụ Igbo maka sinịo sekọndịrị. Onitsha: Patmonk Printers & Publishers.
Saeed, J.I. (2007). Semantics. Oxford: Blackwell Publishers.
Sheiman, D., Slawson, J., Whitton, N. & Wiemet, J. (2010). The little brown in the Southeastern writing center. Pp. 275-289.
Talmy, L. (2011). Cognitive semantics: An overview, www.linguistics.buffalo.edu/people/talmy talmyweb. E nwetere ka ọnwa Nọvemba dị mkpụrụ ụbọchị iri abụọ na otu n’afọ 2012.
Udemmadu, T.N. (2011). Lecture note on syntax and semantics. Department of Igbo, African andAsian Studies. Nnamdị Azikiwe University, Awàka.
Udemmadu, T.N. (2018). Ọmụmụ nghọtaokwu (Sematiks). Onitsha: Durability Prints.
Ume, I.A.O. Ugoji, J.U. & Dike, G.A. (2015). Umi nkọwa ụtọasụsụ Igbo. Onitsha: Kwauriz & Manilas Publishers.
Ume, I.A.O., Ugoji, J.U. & Dike, G.A. (2015). Ụmi nkọwa ụtọasụsụ Igbo. Onitsha: Kawuriz & Manilas Publishers.