NTỤLERỊTA EGWU NA-AMASỊ NDỊ OCHIEDIKE INYOM IGBO

Authors

  • Ọkankụzi Frances Ngọzi Chukwukere Ngalaba Sayensi Asụsụ na Igbo, Mahadum Imo Steeti, Owerri
  • Ọkammụta Ngọzị Okechukwu Okoro Ngalaba Sayensi Asụsụ na Igbo, Mahadum Imo Steeti, Owerri
  • Ọkammụta Felista Chidi Akidi Ngalaba Igbo, Daịrektọret Iheọmụmụ Ozuruọha, Mahadum Nkanụzụnke Gọmenti Etiti n’Owerri

Abstract

Nchọcha anyị lebara anya n’egwu dị iche iche, ndị nke masịrị ụmụnwaanyị nke nọ n’agbata afọ iri asatọ na afọ iri asatọ na itolu (80–89) Anyị siteren’egwu Onyeka Onwenu (1986) weta aha anyị nyere ndị ruru agbata afọ ole a. Ebumnuche anyị dị abụọ: iji usoro ụtọasụsụ Igbo nakwa mkpụrụ asụsụ nke Ọnwụ (1961) wee depụta asụsụ egwu; nakwa ịtụlerịta ụdịrị egwu ha bụ. Ndị e jiri mee nchọcha bụ ndị iyom ise na Steeti Imo, ebeegwu anyị nwetara dị itolu. Anyị tụnyekwara alo gbasara usoro ịgụ aha, site n’ agbata ọmụmụ wee ruo na nka. Site n’ịtụle ụdịrị egwu anyị nwetara, anyị kọwara ha n’ụzọ asaa ndị a: ofufe nro, ajamma, okendụ, ntọọchị, mgbashịrịkọ, ikpe, nakwa ọmụrụnwa. Obere nchọcha a, bụ iji mee ka ọtụtụ mmadụ tinye uchu n’ịnata omenala n’aka ndị okenye tụmadị ndị inyom, tupu omenala ndị a, esoro ndị maara ha, wee pụọ. N’otu aka ahụ, anyi na-atu alọ ka ndị niile ihe ọmụmụ Igbo na-anụọkụ n’obi na-etinye uchu n’odide asụsụ egwu Igbo n’ụzọ kwesịrị ekwesị, ma tibanye anya nke ọma, n’iheọmụmụ nkenụdị egwu omenala Igbo.

References

Attamah Amarachi. https;//www. facebook. com.

De Coọue, O. (1987). Ugbana. On Ugbana. Premier Music.

Ekwueme, L. E. N. (2006). Concepts of African musical theory. In Ethnomusicology, 50.3: 423–435.

McDonough, M. E. (2026). Lifespan Mental Health. Mentalhealth. com

www.youtube.comMelody, Sharman (2018), Chewenụ mgbe m ga-anwụ. www. youtube. com Egwu.

Nketia, J. H. K. (1974). The music of Africa. W. W. Norton & Company.

Nzewi, M. (1991). African music: Theoretical content and creative continuum. In Culture and Music Education Institute.

Nzewi, M. (2003). Acọuiring knowledge of the musical arts in traditional society. In A. Herbst, M. Nzewi, & K. Agawu (Eds.), Musical arts in Africa: Theory, practice and education. Unisa Press. pp. 13–37.

Nzewi, M. (2007). A contemporary study of musical arts: Vol 1. Informed by African indigenous knowledge systems. Centre for Indigenous Instrumental African Music and Dance.

Okafor, R. C. (2005). Music in Nigerian society. New Generation Books.

Okeke, A. (2010). Oral tradition and the preservation of Igbo music. In African Music: Journal of the International Library of African Music 8.4: 45–62.

Okeke, C. (2002). Oral Tradition and the preservation of Igbo Music. In African Music: Journal of International Library of African Music 8.4: 45-62.

Onuorah, Theresa. (1990), Ijele Elubego. On Ijele Elubego. Tabso Records. Egwu.

Onwenu, Onyeka (1986), Ochiedike. In Golden Songs Vol 1. EMI Records. Egwu.

Onyeji, C. (2002). Music and social change in Igboland. In R. C. Okafor & L. E. N. Ekwueme (Eds.), Nigerian musicology: Past, present and future. Nigerian Musicological Society. pp. 78–95.

Udeagbala, C. (2015). Gender and music in Igbo society: The role of women. In Journal of Igbo Studies, 3(2), 112–130.

Uzochukwu, S. (1985; 1990) Mbem Akwamozu. Onitsha: University Publishing Co.

Uzoigwe, J. (2013). Igbo highlife: History, evolution and influence. Lagos: Malthouse Press.

https://en.wikipedia.orgWikipedia https://en. wikipedia. org.

Downloads

Published

2026-09-18 — Updated on 2026-09-18